BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Donald Trump enyela nne Javits Frimpong bụ nwafọ mba Ghana e gburu na Bronx akwụkwọ ikike njem Visa
Akụkọ maka Javits Frimpong dị afọ 15 bụ nwafọ mba Ghana e gburu na mpaghara Bronx dị n'America nakwa etu e si nye nne ya bụ Doris Adu Gyamfi akwụkwọ ikike njem Visa.
A hụla mmadụ abụọ a na-enyo na ha bu Ebola- NCDC
Akụkọ na-eru anyị ntụ na-ekwu na mmadụ abụọ eburu ọrịa a na-enyo na ọ bụ Ebola.
Kenneth Okonkwo: Ahụhụ eruola na Nigeria nke na ụmụnne Tinubu agaghị atụnyere ya
Kenneth Okonkwo sị na ahụhụ eruola na Nigeria nke na ụmụnne Tinubu agaghị atụnyere ya na 2027.
Ihe i kwesịrị ịma maka egwuregwu Dakar 2026 Youth Olympics
N'ụbọchị Satọde 31 Ọktoba a ga-eweli mgbanaka egwuregwu Olympic n'oge mbụ a na-achịkọba ya n'Africa dịka mba Senegal ga-achịkọba egwuregwu Youth Olympic Games.
Doris Ogala: 'Gbaghara m, aganubeghị m mkpọrọ mbụ'
Doris Ogala arịọla ụlọikpe mgbaghara maka agwa ya n'ụlọikpe ebe a na-ekpe ya ikpe maka ebubo iji soshal midia emekpa mmadụ ahụ.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị Mkpa - Ọktoba 30, 2026, Duration 1,01
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde, Ọktoba 30, 2026.
INEC sị ha achọpụtala ndị tinyere foto AI n'ime akwụkwọ ndekọ ndị ga-atụ vootu
Akụkọ maka etu foto AI si banye na ndekọ aha ndị ga-atụ vootu na Nigeria na ntuliaka 2027.
Inec agbanweela ndekọ aha ndị ga-azọ ọkwa gọvanọ na ntuliaka 2027
Ụlọọrụ Inec kwuru na ha etinyela aha ụfọdụ ndị ha wepụrụ n’akwụkwọ ndekọ aha ikpeazụ nke ndị ga-azọ ọkwa gọvanọ na state dị iche iche bụ nke ha wepụtara na abalị 10 Ọktoba 2026
Gịnị na-ese dịka Peter Obi na Kwankwaso na-abia ọgbakọ NDC n'Enugu taa?
ntụmsara adapụtala n'Enugu steeti dịka onye na-azọ ọkwa Onyeisiala na otu NDC bụ Peter Obi na osote ya bụ Rabiu Kwankwaso ga-akwado ịzọchi na steeti ahụ maka ọgbakọ obodo nke pati ha.
Gọvanọ Hope Uzodimma ka ji ọkọlọtọ anyị azọ ọkwa sinetị – Imo APC
Akụkọ maka mkpebi Ụlọikpe enyere n'okwu dị n'etiti Inec, Rocha Okorocha na Gọvanọ Hope Uzodimma maka onye ga-eji ọkọlọtọ APC zọọ ọkwa inochiteanya mpaghara Imo-West.
Spain train crash: Mba Spain amalitela iru uju abalị atọ dịka ihe mberede ụgbọoloko gburu mmadụ 68
Ọnụọgụgụ ndị a nwụrụ anwụ emeela ka ọdachi a bụrụ nke kachasị njọ mba Spain na-ahụta na ngalaba njem ụgbọoloko kemgbe afọ 2013, bụ mgbe mmadụ iri asatọ (80) nwụrụ oge ụgbọoloko gbapụrụ n'okporo ya na mpaghara ndịda-ọdịda anyanwụ Spain.
Odogwu Asaba: Ndị ọkaiwu nke gọọmentị ewetala akwụkwọ ọhụrụ n'ikpe metụtara ebubo ndina n'ike na ibute ọnwụ Favour Agbro
Ụlọikpe ehigharịala Ikpe Ifeanyi Ogbonna a ma dịka 'Odogwu Asaba'.
Israel election results live: Mpụtara ntuliaka na-ekwu na enwebeghị onye meriri
Cheta na ntuliaka a bụ Praịm Mịnịsta Benjamin Netanyahu na Gadi Eisenkot bụbu onyeisi ndịagha mba Israel zọrọ ntuliaka ahụ.
Archdiocese New York ekwetala ịkwụ mmadụ 1,300 nde dọla 800 maka mmetọ mmekọahụ
Nkwekọrịta a bụ nke abụọ kacha ukwuu n'ụdị ya, ka emechara nke Archdiocese nke Los Angeles kwetara ịkwụ nde dọla 880 n'afọ 2024.
Ndị uweojii Zamfara anwụchiela onye Alakụba yiri egwu igbu ndị ụka Christ
Ndị otu JIBWIS jidere nwaokoroọbịa ahụ aha ya bụ Umar Ibrahim Gandi Maradun tupu ha enyefee ya n'aka ndị uweojii maka nnyocha.
Harry Kane eturula ugo 'Ballon d'Or' afọ 2026
Harry Kane mba England meriri Yamine Lamal mba Spain na Kylian Mbappe mba France iji turuugo ahụ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.




















































